
Browsing Category
Mba ụwa
Ntụliaka onyeisiala Naịjirịa ejughị ndị mmadụ afọ – Onye Nnọchiteanya Amerịka
Onye nnọchiteanya mba Amerịka na Naịjirịa bụ Mary Beth Leonard ekwuola na mpụtara ntụliaka onyeisiala Naịjirịa emere ejughị ọtụtụ ụmụafọ Naịjirịa afọ.
N'akwụkwọ ozi ọ depụtara ka Leonard kwuru sị, " O doro mmadụ niile anya na ntụliaka…
US na-ezube ngwugwu ngwa agha nde $ 400 maka Ukraine.
US na-ezube ngwugwu ngwa agha nde $ 400 maka Ukraine.
Tyson akuziri Joshua na nka ndị ọzọ
Onye ọkpọ mba America, Mike Tyson na-enye ụfọdụ ndụmọdụ maka Anthony Joshua tupu ọ laghachite na mgbanaka na 02 Arena na London n’abali mbu nke onwa Eprel.…
Oke mmiri ozuzo egbuola ọtụtụ mmadụ na mba Brazil
Ndị ọchịchị Steeti São Paulo nke mba Brazil ekwupụtala na mmadụ iri ato na isii lara mmụọ n'ụbọchị Sọnde n'ihi oke mmiri ozuzo nke butere ideimmiri nakwa mbuze na mpaghara ahụ.
Ihe onyonyo gosiri etu ideimmiri si jupụta n'okirikiri ebe…
China kwuputara nnukwu mmeri megide COVID-19.
China kwuputara nnukwu mmeri megide COVID-19.
Ọtụtụ mmadu anwụọla n’ala ọmajijiji malitere na Turkey
Ala ọmajijiji nke ukwu dakwasiri ọwụwa anyanwụ mba Turkey n'ụzụ ụtụtụ ụbọchi Monde ma gbuo ihe karịrị mmadụ narị ise ebe ndị ọzọ ọzọ ka tọrọ atọ n'okpuru ụlọ ndị dara ada.
Ngalaba mba US na-enyocha ụdịrị ihe a mere kwuru na ala ọmajijiji…
Tems emeriela nturuugo Grammy nke mbụ ya
Otiegwu Temilade Openiyi a ma ama dịka TemsImage caption: Otiegwu Temilade Openiyi a ma ama dịka Tems
Otiegwu Naịjirịa a ma dịka Tems eritela nturuugo Grammy nke mbụ ya.
Ezigbo aha Tems bụ Temilade Openiyi.
Grammy bụ nturuugo…
Iran Protest: Ayatollah, onye ọchịchị Iran agbagharala ọtụtụ ndị nọ na nga
Ụlọikpe kachasí nke mba Iran agbaharala ihe ruru puku pụrụ puku ndị nọ na nga nke gụnyere ndị e boro ebubo megide gọọmentị mba ahụ.
Kama mgbasaozi nke mba ahụ kwuru na ya bụ mgbaghara nke Ayatollah Ali Khamenei nyere ndị a nwere ihe so…
Onyeisiala Muhammadu Buhari ezigarala Xi Jinping ozi ekele.
Onyeisiala Muhammadu Buhari ezigarala Xi Jinping ozi ekele.
Iwobi agaghi agbanwu boolu izu atọ maka mmerụ ahụ
Everton ekwenyela na Alex Iwobi agaghị eme egwuregwu n'ime izu atọ na-abịa mgbe ọ merụrụ ahụ akwara n'oge mmeri FA Cup na Manchester United.…