Browsing Category
Azum Ahia
Gọvanọ Soludo sị na atụmatụ onye apụla ezi abịala na njedebe 
Na abali anọ nke ọnwa Epril ka aka n’achi steeti Anambra bụ ọkanmụta Chukwuma Soludo siri na atụmatụ ‘Sit at Home’bara n’isi njedebe. Okwu banyere atụmatụ a dị ka a ga-asị na ọ bụzi ọkpụkpụ gbadoro mmadụ!-->…
Mba Ghana emehela ụzọ esi ebupu ngwa-ahia
Onyeisiala mba Ghana bụ,Prezidenti Akufo-Addo ekwuputala na ha emehela ụzọ si ebu mgwa-ahia bụ nke ha mechiri kamgbe afọ abụọ gara aga,iji wulita ọnọdu akụlụba.
Imepe ụzọ a bụ nke ụmụafọ Ghana n’ele anya ya kamgbe,bụ ndi atubata ma na!-->!-->!-->…
Lee ihe anyị hụrụ na iwu Sit at Home n’mpaghara owuwanynwu
Ahia Main Market dị n'Onitsha n’ụtụtụ ụbọchị monde dika ebe agbara ọsọ agha.
Ndị ahịa apụtaghị maọlị belụsọ ndị mmadụ na-agara onwe na nke nke n'okporoụzọ.
Ọdọ ụgbọala ebe ndị ọkwọ ụgbọala na-eme njem aga-ebe dị iche iche n'ala Igbo!-->!-->!-->!-->!-->…
Ipob Sit at home: etu osi metuta mpaghara owuwanynwu
Ụzọ dị iche iche tọgbọ chakoo n'isiobodo steeti a, dịka ọtụtụ ndị mmadụ apụtabeghi ịgara mkpa ha.
N'agbanyeghi na ọ bụ ụtụtụ Mọnde, ụfọdụ ebe ndị na-ekwokarị ekwo tọgbọ chakoo.
Ọtụtụ ụgbọala anaghị aga n'okporoụzọ New Haven dị!-->!-->!-->!-->!-->…
Akaọrụ iri a na-agbara ọsọ ndị ọzọ ji eriju afọ
Ọtụtụ oge ka ndị mmadụ na-arụ ọrụ ndị mmadụ na-akpọ n'imi, ọrụ ndị e nwereike ịsị "tụfịakwa, ọ bụghị m ga-arụ nke a".
Mgbe a na-eto, a jụọ "kedụ ihe ị chọrọ ịbụ mgbe i toro?" ọtụtụ ndị na-ekwu na ha chọrọ ịbụ dọkịta, injinia, ọkaiwu,!-->!-->!-->…
EFCC nwetara ego di N152bn, $386 million n’afo 2021
Ụlọ ọru Economic and Financial Crimes Commission (EFCC) kwuru na ha nwetara njeri naira otu nari iri ise na abụọ na ụma itolu na $386.22 million dola n’afo 2021.
Mazi Wilson Uwujaren,onyeisi n’ahụ maka mgbasa ozi EFCC,mere ka amata!-->!-->!-->…