Take a fresh look at your lifestyle.

Niger amachịela nkwekọrịta maka nchekwa ha na US nwere

0 326

Onyeisi agha na-achị mba Niger amachiela mmekọ na nkwekọrịta ha na ndị mba Amerịka nwere gbasara agha na nchekwa.

Ọnụ na ekwuru ndị ọchịchị Niger, Amadou Abdramane kwuru na ha amankwezị ka onyeobula na aruru ndị Mba Amerịka ọrụ ma ọ bụ ndị Agha Amerịka ka ha zọọ ụkwụ na ala na mba Niger ọzọ.

Ịhe kpatara nke a bụ na osetere ode akwụkwọ ndị mba Amerịka nke na ahụ maka mpaghara Afrịka, Michael Landley gara nleta na Niger na ụzọ na esọghị na ụsọrọ mba na mba sịrị akpakọrịta.

Abdramane kwuru na ndị ọrụ Amerịka ahụ agwahị ndị mba Niger mmadụ ole sọ ha abia, mbọsị ha ga abata na ịme Niger na ịhe ha biara ịme na mba ahụ.

Ọ gbakwunyere na ịhe ndị Amerịka na ndị ha huru na Niger kpara gunyere ịhe gbasara ọchịchị ndị agha nakwa ụsọrọ ndị Niger ga esọ bụsọọ ndị na enyị ọha egwwu ọgụ.

Mana otu onye na arụrụ ndị US ọrụ na achọghị ka akpọọ aha ya kwuru na ha nwere ezịgbọ nklata tọrọ atọ na Niamey ma tinye anya etu ndi agha sịrị achị mba ahụ.“Anyị na ndị agha na achị Niger na akpa”.

Mana ọnụ na ekwuru gọọmentị Niger na akọwa na “Niger na ebe akwa arịrị etu ndị Amerịka sịrị na achọ ka ha hara ịwete ndị ga enyere ha aka ịmerị ọgụ ha na ebụsọ ndị na enyị ọha egwu”.

Etu ọnọdụ sịrị dị ugbua, ndị Niger esọnyela ndị ọgbataọbị ha bụ Mali na Burkina Faso bụ ndị na achọghị mmekọ ha na Amerịka ma na agakwuru Russia maka enyemaka.

Ndị agha Amerịka nọ n’ịme Niger rụrụ ọnụ ọgụgụ 1100 kemgbe otu afọ garaaga na ọdụ ụgbọelụ-drọọnụ ejị anụ agha nke ndị Amerịka jịrị egdo rụrụ $100m nwere rụọ na Niger sọ na ịhe ọga emetuta.

Abdramane kwuru na etu ọdụ ngwa agha Amerịka sịrị dịrị na Afrịka, ọkachasị na Niger bụ ịhe na adịghị mma maka amanyere ndị ọchịchị Afrịka amaye nwere rụọ ya na afọ 2012

USA Missions NiameyCopyright: USA Missions Niamey

Ndị agha Amerịka nọ n’ịme Niger rụrụ ọnụ ọgụgụ 1100Image caption: Ndị agha Amerịka nọ n’ịme Niger rụrụ ọnụ ọgụgụ 1100

Etu ọnọdụ sịrị dị ugbua, ndị Niger esọnyela ndị ọgbataọbị ha bụ Mali na Burkina Faso bụ ndị na achọghị mmekọ ha na Amerịka ma na agakwuru Russia maka enyemaka.

Ndị agha Amerịka nọ n’ịme Niger rụrụ ọnụ ọgụgụ 1100 kemgbe otu afọ garaaga na ọdụ ụgbọelụ-drọọnụ ejị anụ agha nke ndị Amerịka jịrị egdo rụrụ $100m nwere rụọ na Niger sọ na ịhe ọga emetuta.

Abdramane kwuru na etu ọdụ ngwa agha Amerịka sịrị dịrị na Afrịka, ọkachasị na Niger bụ ịhe na adịghị mma maka amanyere ndị ọchịchị Afrịka amaye nwere rụọ ya na afọ 2012

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.