Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị agha Israel gburu ọtụtụ ndị Palestine.

LANTANA NASIR dere ya na bekee.

0 230

Ndị agha Israel gburu ọtụtụ ndị Palestine.

Ndị agha Israel gburu opekata mpe ndị Palestine 40, ndị ọchịchị obodo kwuru. Ha bara n’ụlọ ndị mmadụ na etiti Gaza were mee nke a.

Ụlọ ọrụ mgbasa ozi gọọmentị Gaza kwuru  “Anyị na-akpọ ụwa nweere onwe ya ka ọ kwụsị ozugbo agha mkpochapụ a nke ndị agha Israel na-ebuso ndị nkịtị.

“UNRWA na-ekwu na ọ erutela “oge nkwụsị” n’oge ”

Ministri ahụike Gaza na-akọ na ndị agha Israel abanyeghachila n’ụlọ ọgwụ Nasser nke nọchibidoro na Khan Younis mgbe ha wepụrụ ya obere oge n’ọnọdụ na-akawanye njọ na ụlọ ọgwụ.

Agha atala isi ndi Palestine nke ukwu.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *