Akụkọ na ewuewu Chimaroke ekeleela Kevin Chukwu, feere PDP aka CHIDI IGWE Mar 20, 2023 0 Onye bụbu Gọvanọ Enugwu Steeti ekeleela Mazi Kevin Chukwu maka mmeri o nwetara na ntuliaka oche sineti mpaghara…
Akụkọ na ewuewu Onyeisiala Buhari laghachiri Abuja ka emechara ntuliaka CHIDI IGWE Mar 20, 2023 0 Onyeisiala bu,Muhammadu Buhari na-ala Abuja ka emechara ntuliaka gọvanọ na nke ndi omeiwu steeti. Ọ gara ọdụ ụgbọ…
Akụkọ na ewuewu Babajide Sanwo-Olu meriri dika gọvanọ Lagos Steeti CHIDI IGWE Mar 20, 2023 0 Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission, INEC ekwupụtala Mazị Babajide Sanwo-Olu nke All Progressives…
Akụkọ na ewuewu Inec akpọpụtala mmadụ iri meriri ntuliaka ọkwa gọvanọ CHIDI IGWE Mar 20, 2023 0 Inec akpọpụtala aha mmadụ iri meriri ntuliaka ọkwa gọvanọ na steeti ha dị icheiche na ntuliaka e mere n'ụbọchị…
Akụkọ na ewuewu Chimaroke Nnamani adaala ntuliaka Sinetọ CHIDI IGWE Mar 20, 2023 0 Aka chịburu Enugwu steeti bụ Chimaroke Nnamani adaala ntuliaka ọkwa Sinetọ na mpaghara Enugwu East. Kevin Chukwu…
Akụkọ na ewuewu INEC ewepụtala Abba Yusuf dịka Gọvanọ Kano steeti CHIDI IGWE Mar 20, 2023 0 Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) ekwupụtala onye ga-azọ ọkwa ọchịchị New Nigerian People's…
Akụkọ na ewuewu Ndị uweojii anwụchiela ọtụtụ ndị nwara ịkụsa ntuliaka na Kano steeti CHIDI IGWE Mar 19, 2023 0 Ozi si n’aka ndị uweojii Kano steeti na-ekwu na ha anwụchiela ọtụtụ ndị omekome nwara iwakpo akụkụ ụfọdụ e mere…
Akụkọ na ewuewu Seyi Makinde enwetala mmeri n’Oyo Steeti CHIDI IGWE Mar 19, 2023 0 Inec akpọpụtala aha otu ndọrọndọrọ PDP dịka ndị nwetere mmeri na Oyo steeti. Nke a pụtara na Seyi Makinde zọọrọ…
Akụkọ na ewuewu EFCC si anwụchiela ndi na-azụ vootu ndị mmadụ n’oge ntuliaka CHIDI IGWE Mar 19, 2023 0 Ụlọọrụ ebuso mpụ na nrụrụaka agha na Naịjirịa bụ Economic and Financial Crimes Commission (EFCC) kwuru na ha…
Akụkọ na ewuewu Ọ dị mwute na ndị mmadụ tufuru ndụ ha n’ihi ntuliaka – Peter Obi CHIDI IGWE Mar 19, 2023 0 Onye zọrọ ọkwa onyeisiala n'otu 'Labour Party' bụ Peter Obi ekwpụtala mwute ya maka ndị mmadụ tụfuru ndụ ha nakwa…