Browsing Category
Naijiria
Ugboloko Abuja-Kaduna maliteghachiri ọrụ.
Abuja-Kaduna Train Service maliteghachiri ọrụ.
Onyeisiala Buhari anabatala ụbọchị iri ọzọ maka mgbanwe ego.
Onyeisiala Buhari anabatala ụbọchị iri ọzọ maka mgbanwe ego.
Onyeisiala Buhari Ekwela Ụmụ Amaala Nkwa Inweta ego ọhụrụ
Onyeisiala Muhammadu Buhari enyela mmesi obi ike na gọọmentị ga-ahụ na ụmụ amaala enweghị ihe mkpọbi ụkwụ n'azụmahịa ha nakwa na ọ nweghị ihe ọgbaghara ga-apụta site na mgbanwe ego.
N'ịzaghachi na akụkọ banyere ogologo ahịrị ndị mmadụ…
AKỤKỌ IHE MERE EME GA-ADABARA ANYị” – ONYEISI ALA -Buhari
AKỤKỌ IHE MERE EME GA-ADABARA ANYị" – ONYEISI ALA -Buhari
Katsina Steeti Ga-Anabata Onyeisiala Buhari
Onyeisiala Muhammadu Buhari ga-amalite njem nleta ọrụ ụbọchị abụọ na Katsina Steeti dị na mgbago ugwu Naijiria na Tọzdee.
N'oge njem nleta ahụ, Onyeisiala Naijiria ahụ ga-emeghe ọtụtụ ihe nrụpụta nke ọchịchị Aminu Masari rụpụtara.
Ọrụ…
Abụbụ Ọrụ: Minista Arịọla Ndị Njem, Ụlọ Ọrụ Ụgbọ Elu Mgbaghara
Mịnịsta na-ahụ maka njem ụgbọ elu na Naijiria, Hadi Sirika arịọla ndị njem na ụlọ ọrụ ụgbọ elu arịrịọ, ndị njem ha na ọrụ ha mebiri n'ụbọchị Mọnde site n'abụbụ ọrụ nke ndị ọrụ Nigeria Aviation Handling Company, NAHCO, Plc, malitere.
Ndị…
Onyeisiala Buhari Emepeela Okporo Ụgbọ Oloko Lagos
Onyeisiala Muhammadu Buhari nọrọ Tuzdee mepee okporo ụgbọ oloko Lagos Blue Rail Line agba nke izizi ya, ma gbaa ụgbọ oloko site n'ọdụ ụgbọ Marina gaa nke National Theatre.
Onyeisiala nọ na njem ahụ, ya na Gọvanọ Lagos Steeti, Babajide…
Onyeisiala Buhari Ga-Agbaghe Ihe Nrụpụta Ọkụ Latrik Na Kano Steeti
Onyeisiala Naijiria, Muhammadu Buhari ga-aga njem ụbọchị abụọ na steeti Kano, ebe ọ ga-agbaghe ihe nrụpụta ọkụ latrik na nnukwu ụlọ ọgwụ ọrịa cancer.
Kọmishọna steeti ahụ na-ahụ maka mgbasa ozi na ihe gbasara ime obodo bụ Mohamed Garba…
Onyeisiala Buhari Agbatiala Ọkwa Ndị Director General
Onyeisiala Muhammadu Buhari akwadola imeghari n'ọkwa nke Maazị Aliyu Abubakar na Mazị John Asein dịka ndị Directors General otu Legal Aid Council of Nigeria (LACON) na Nigerian Copyright Commission, n'otu n'otu.
Nke a dị n'ozi nke…