Browsing Category
Isiokwu
Ụmụakwụkwọ 13 anwụọla mgbe bọs na gwongworo kụkọtara na mba Saụt Afrịka
Ụmụakwụkwọ iri na atọ anwụọla na mba Saụt Afrịka mgbe obere bọs ha ji na-eme njem kụrụ gwongworo na ndịda obodo Johannesburg.
Ndị ọrụ agụmakwụkwọ mpaghara ahụ kwuru na ihe mberede ahụ mere n'ụtụtụ Mọnde n'ihe dịka ọ kụrụ elekere…
Onyeisiala Ekeleela Onyendu Kọstọm Maka Agbamafọ Iri Isii
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ekeleela onyeisi nke kọstọm ala Naijiria (NCS), Dọkinta Adewale Adeniyi, na ncheta ụbọchị ọmụmụ ya afọ iri isii gara aga, ma kọwaa ya dị ka onye ọrụ ọha na eze nke kwụdosiri ike. Onye wetara mgbanwe…
Onyeisiala Naijiria Bola Ahmed Tinubu toro ndi agha nchekwa taa a na-eme maka ncheta ha.
Dika ncheta ndi agha na-aga n'iru taa onyeisiala Naijiria Bola Ahmed Tinubu toro ha maka ọrụ ha na-emebe nke nke ọma.
A nwụchiela dọkịta abụọ maka ọnwụ ụmụaka ọhụrụ itoolu
A nwụchiela ndị dọkịta abụọ dịka ụmụaka ọhụrụ itoolu nwụrụ n'otu ọnwa n’ụlọọgwu ebe a na-ana nwa dị na Siberia, mba Rọshịa.
Ụmụaka ndị a nwụrụ n'oge e nwere ezumike afọ ọhụrụ, dịka ozi si n’aka ndị nnyọcha si kwuo.
Ọnụ…
EFCC: Gịnị mere ụfọdụ ikpe nrụrụaka ji egbu oge?
Ụlọọrụ na-ahụ maka mpụ na nrụrụaka ego na Naịjirịa bụ EFCC ekwupụtala ihe mere ikpe nrụrụaka ha ji n'aka ji egbu oge tupu o ruo n'ụlọikpe.
Onyeisi ụlọọrụ ahụ bụ Ola Olukoyede kọwara na ịkpụpụ ndị mmadụ n'ụlọikpe maka nrụrụaka,…
Ndịagha Amerịka ebunyela ndị otu ha ngwaagha n’Abuja
Mba Amerịka kwuru na ha ebunyela ndị na-agbakọrọ ha aka na Naịjirịa ngwaọgụ n'isi obodo Naịjirịa bụ Abuja.
Nke a dị n'ozi ụlọọrụ US Africa Command (Africom) bipụtara n'akara X ha n'ụbọchị Tuzde 13 Jenụwarị 2026.
Ha kwuru na…
Gọọmenti Legọs Steeti amalitela ime nnyocha maka ọnwụ nwa Chimamanda Adichie
Gọọmenti Legọs Steeti amalitela ime nnyocha gbasara ebubo ezinaụlọ nwaafọ Naịjirịa na-ede akwụkwọ bụ Chimamanda Adichie boro sị na ọ bụ amaghịeme ndị ọrụ ahụike kpatara ọnwụ nwa ya nwoke.
Onye ndụmọdụ Gọvanọ Legọs Steeti n'okwu…
Onye isi ndị agha mmiri Naịjịria akpọọla oku maka nchekwa
Idi Abbas Onye isi ndị agha mmiri Naịjịria akpọọla ndị ọrụ agha mmiri ka ha wepụta echiche ọhụrụ iji dozie ihe iyi egwu nchekwa dị na mpaghara ọrụ Eastern Naval Command
Chimamanda Ngozi Adichie:ọnwụ nwa ha nwoke
Chimamanda Ngozi Adichie, onye ode akwụkwọ ama ama na di ya, Dr. Ivara Esege, ruru mwute nke ukwuu na Jenụwarị 7, n’ihi ọnwụ nwa ha nwoke Nkanu Nnamdi Esege,
Naijiria etinyela ezinụlọ n’ihu na mmepe obodo ya
Naijiria etinyela ezinụlọ n'ihu na mmepe obodo ya