Browsing Category
Isiokwu
Naijiria ejikerela ikwado ndị uwe ojii ka ha kwụsị mpụ
Mịnịsta na-ahụ maka ndị uwe ojii na Naịjirịa, Dr. Muhammad Dingyadi ekwughachila nkwado gọọmentị etiti maka INTERPOL na mmemme mgbasa ozi ndị uwe ojii West Africa (WAPIS) iji kwụsị mpụ na mba ahụ.…
Kpachapụnụ anya maka ọgwụ ụkwara ndị a – Nafdac
Ụlọọrụ 'National Agency for Food and Drugs Administration and Control' adọọla ọha obodo aka na ntị ka ha kpachara anya maka ọgwụ ụkwara abụọ a kpọrọ AMBRONOL na DOK-1 Max maka na ha nwere akụrụngwa na-adịghị mma maka ahụike n'ime ha.
N'ozi…
Ọka Okwu Akpọọla Oku Maka Ịdị N’otu N’ihu Ntuli Aka Afọ 2023
Ọka okwu ụlọ omebeiwu Naijiria bụ Hon. Femi Gbajabiamila akpọkuola ndị otu ya na ndị Naijiria ka ha dịrị n'otu maka ịga nke ọma nke ntuliaka na-abịa n'ihu.
Ọ kpọrọ oku a mgbe ọ na-anabata ndị otu ya ka ha laghachitelu n'ụlọ ndị omebe iwu…
Onyeisiala Buhari Enweela Aṅụrị N’Isi Akande Maka Ịgba Afọ Iri Asatọ Na Anọ.
Onyeisiala Muhammadu Buhari ekeleela aka chịrị Osun steeti n'oge gara aga bụ Chief Bisi Akande, onye isi oche mbụ nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress, (APC) , n’ụbọchị ncheta ọmụmụ ya nke iri asatọ na anọ, ma kọwaa ya dị ka…
Otu Obodo Ekeleela Soludo Maka Ọkwa Ọhụrụ Ya
Ndị otu a kpọrọ Anambra Civil Society Network (ACSONET) ekeleela aka na-achị steeti Anambra bụ Ọkammụta Charles Chukwuma Soludo na nhọpụta ya dị ka onye ndu otu ndọrọndọrọ ọchịchị ya bụ All Progressive Grand Alliance (APGA).
Onye ndu otu…
NNPC Ga-Egwu Olulu Mmanụ Izizi Na Steeti Nasarawa
Ụlọ ọrụ Nigerian National Petroleum Company NNPC Limited adịla njikere igwu olulu mmanụ mbụ na Nasarawa steeti, mgbago ugwu Naijiria na ọnwa Maachị afọ 2023.
Onye isi otu ụlọ ọrụ ahụ, Mallam Mele Kyari, kwupụtara nke a mgbe Gọvanọ steeti…
Iwu Ntụliaka Ọhụrụ: Gọvanọ Osun steeti Ekeleela Onyeisiala Buhari
Aka na-achị Osun steeti bụ Ademola Adeleke etoola Onyeisiala Muhammadu Buhari maka inye nkwado ya na iwu ntuliaka ọhụrụ maka Naịjirịa.
Gọvanọ ahụ nyere ekele ahụ n'Abuja n'ụbọchị Fraịde, mgbe ọ na-agwa ndị nta akụkọ State House okwu mgbe…
Uloikpe Kasị Elu wepụrụ arịrịọ ndị so zoo okwa Govano na PDP Steeti Ogun
Ụlọikpe Kasị Elu dị n'Abuja-Nigeria akagbuola mkpegharị ikpe abụọ nke otu onye na-achọ ịzọ ọkwa gọvanọ People's Democratic Party (PDP) n'ihu ya bụ Otunba Jimi Lawal.…
Ụbọchị Shippers Council Naijiria ga-abu na Lagos
Otu Union of African Shippers’ Council (UASC) na Nigerian Shipper’s Council (NSC) ga-eme ụbọchị ndị na-ebu ụgbọ mmiri ụbọchị atọ malite abali iri na isii ruo abali iri na asato nke onwa Jenụwarị.…