Take a fresh look at your lifestyle.

Chọọ nụ udo, kwụsi agha dị na Gaza, Ukraine – Pope Francis

0 123

Onyeisi uka katọliki n’ụwa nille bụ Pope Francis akpọọla oku ka a kwụsị agha na-ada na mba Ukraine nakwa Gaza.

Pope Francis kwuru nke a mgbe ọ na ezị ozioma nke Easter na Vatican.

N’okwu Pope “adịghị ejị ngwa agha enweta udo”. Dịka akwụkwọnsọ sịrị kwuo, Jeso Krịsti nwuru n’elu obe n’ụbọchị Frịde-Ọma mana ka abalị ole ma ole gasịrị Jeso esị n’ọnwụ kulie na ụbọchị Easta- Sọnde.

Pope Francis sonyere na ịmụanya abalị nke emere maka Jeso na Vatican ụnyiahu bu satọde.

Pope dị afọ 87 gụkwara ịhe ọgụgụ ma mekwaa baptizim iji nabata emume Easter sonde nke afọ 2024.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *