Browsing Category
Omenala
Etu ụmụakwụkwọ abụọ’Michael Okpara University of Agriculture’ si si n’ụra fere…
Ndị uweojii Abịa steeti ekwuola na ha na ọnwụ ụmụakwụkwọ mahadum 'Michael Okpara University of Agriculture' (MOUAU) Umudike, Abia Steeti abụọ nwụrụ n'ụzọ edobeghị anya na ngwụcha izuụka a.
Edeh Chinonso Mordecai, a ma dịka 'Decency' na…
Gọọmenti Naijiria ahọpụtala Hassan Musa onye enyemaka pụrụiche nye onyeisiala
Gọọmenti etiti akwadola nhọpụta Injinia Hassan Musa ka ọ bụrụ onye enyemaka pụrụiche nye onyeisiala Muhammadu Buhari n'ihe gbasara gburugburu ebe obibi na mgbanwe ihu igwe.…
Krọs Riva Steeti na-eleba anya n’ ikwụsị ọrịa arụbara.
Krọs Riva Steeti na-eleba anya n' ikwụsị ọrịa arụbara.
bbc
Taa ka o mere afọ abụọ Ndịagha Naijiria ji wụọ ndị na-eme ngaghariiwe Endsars mgbọ ma gbuo ụfọdụ n'ime ha na Lekki Toll Gate dị na Legọs afọ 2020.
Ndị kpebiri na ha ga-eme ngagharị were mee ncheta ndị ogbo ha e gburu.
Ụlọọrụ…
2023: Onye n’azọ ọkwa onyeisiala na APC chọrọ nkwado Atiku
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke pati na-achị Naijiria na, All Progressives Congress, (APC), bụ Maazị Bola Tinubu akpọkuola onye ya na ya na-agba n’otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị People’s Democratic Party (PDP) Atiku Abubakar ka ọ kwado ya.…
Ihe mere m ji rịọ ụmụ Naịjirịa mgbaghara maka ọchịchị di m – Aisha Buhari
Aisha Buhari bụ nwunye Onyeisiala Naịjirịa, Muhammadu Buhari akọwaala ihe mere o jiri rịọ ụmụafọ Naịjirịa mgbaghara maka ọchịchị di ya.
Na mkparịtaụka pụrụiche ya na ndi ntaakụkọ, Aisha sị na n’uche nke ya, na di ya agbalịala n'ọchịchị…