Take a fresh look at your lifestyle.

Ọrụ ndị ụmụada n’obodo.

Ọrụ ndị ụmụada n'obodo. 1)ịkpa udo. 2) igbo mkpa. 3) ikpebi ikpe siri ike. 4) ịta onye dara iwi ahụhụ. 5) ịkpa obioma. Ihe siwe ike, maọbụ nsogbu dị n'obodo nke amakwaghị ihe a ga-eme ya, a na-akpọ ụmụada ka ha bịa tinye okwu dị otu ahụ ọnụ. chigo dere ya na bekee.

0 351

Ọrụ ndị ụmụada n’obodo.

1)ịkpa udo.

2) igbo mkpa.

3) ikpebi ikpe siri ike.

4) ịta onye dara iwi ahụhụ.

5) ịkpa obioma.

Ihe siwe ike, maọbụ nsogbu dị n’obodo nke amakwaghị ihe a ga-eme ya, a na-akpọ ụmụada ka ha bịa tinye okwu dị otu ahụ ọnụ.

Leave A Reply

Your email address will not be published.