
Browsing Tag
ọrụ
Ndị dọkịnta Steeti Abia ekwuola na ha ga-ebido abụbọ ọrụ n’abalị asato nke Disemba
Otu jịkọrọ ndị dọkịnta bụ Nigerian Medical Association nke Steeti Abia ekwuola na ha ga-agba abụbọ ọrụ maka ụgwọ ọnwa iri abụọ na ise eji ndị otu ha na Steetia.
Ha mere ka amata nkea n'akwụkwọozi ha depụtara ka onyeisioche otu a bụ Abali…
Naijiria amalitela inye umunoke omugwo bun di oru bekee
Goomenti ala Naijirian amalitela inye umunwoke bun di oru bekee ezumike abali iri na ano bun di nwunye ha muru nwa.
Nkea malitere diwa ire na abali iri abuo na ise nke onwa Novemba afo 2022.
Iga echeta na afo gara aga na Federal…
Gọọmenti Naijiria na ndị ọrụ kwuru n’nke onwe ha na-arụkọ ọrụ iji mechie ọnọdu
Gọọmenti Naijiria na-ezube imekọ ihe ọnụ na ụlọ ọrụ nzuzo na usoro nhazi amụma dị mkpa na njikwa ụlọ ọrụ nka na mba ahụ iji mechie oghere nka nke ọma.…
NLC emeela ngagharịiwe ịkwado abụbụ ọrụ ndị ASUU
Otu jikoro ndị ọrụ oyibo niile na Naịjirịa bu Nigeria Labour Congress, NLC, emeela ngagharịiwe ha kwere na nkwa iji kwado abụbụọrụ ndị Academic Staff Union of Universities (ASUU) na-agba kemgbe ọnwa anọ ugbua.
ASUU na-esi ọnwụ ka…
NITDA na-azụ ndị ọrụ obodo, ndị ọrụ ọha na ọgụgụ dijitalụ.
Ụlọ ọrụ National Information Technology Development Agency (NITDA) zụrụ ndị ọrụ sitere na ụlọ ọrụ gọọmenti etiti 200 na Digital Literacy, Cyber Security and Cloud Computing.
Nke a na-aga n'ihu na mbọ Gọọmenti Naijiria!-->!-->!-->!-->!-->…