
Browsing Category
Nka na Ụzụ
Ụlọ akwụkwọ mahadum na-arụkọ ọrụ iji guzobe Ụlọ Ọrụ Ọzụzụ IT
Otu ụlọ akwụkwọ nkuzi sọftụwia dabere na Naijiria, IT Tezza Academy na Pentikọstal Fellowship of Nigeria (PFN) ekwenyela ịtọlite ụlọ ọrụ ọzụzụ ọkachamara IT ọhụrụ na Lagos, South-West, Nigeria.
Mmekọrịta a ga-eji nnukwu ahụmịhe nke Tezza…
Ego mgbasa ozi Twitter na-agbadata ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ 50% – Musk.
Ego mgbasa ozi Twitter na-agbadata ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ 50% - Musk.
Nchekwa Data: Onye isi Kọmịshọn Ekwupụtala Maka Ohere Ọrụ
Kọmishọna nke Nigeria Data Protection Commission, NDPC Dọkịta Vincent Olatunji ekwusighachila mkpa ọ dị ndị Naijiria itinye aka n'ihe ndị nwere ike jikọtara na nchekwa data.
Olatunji kwuru nke a mgbe o weputara isi okwu na ọgbakọ ọzụzụ…
NITDA na-eme digitalaizashion iji nkwado ndị ntorobịa.
NITDA na-eme digitalaizashion iji nkwado ndị ntorobịa.
NITDA, CISCO bịanyere aka na nkwekọrịta iji kwalite mgbanwe, mmuta.
NITDA, CISCO bịanyere aka na nkwekọrịta iji kwalite mgbanwe, mmuta.
Ụlọ ọrụ NBTI nwetara onye isi oche ọhụrụ
Gọọmenti Naijiria ahọpụtala Dọkịta Patricia Chukwu ka ọ bụrụ onye isi-isi / onye isi oche nke National Board for Technology Incubation NBTI. Nhọpụta Chukwu dị n'akwụkwọ ozi nyere ndị nta akụkọ ụbọchị Tuzde n'Abuja site n'aka…
Gọọmenti Naijiria ga-azụ puku ise ndị ọrụ ọhaneze na ọgụgụ dijitalụ.
Gọọmenti Naijiria ga-azụ puku ndị ọrụ ọhaneze 5,000 na ọgụgụ dijitalụ.
Geoffrey Hinton agbara arụkwaghịm Google.
Geoffrey Hinton agbara arụkwaghịm na Google.
Gọọmenti Steeti Oyo ga-anabata ọrụ Naijiria (Startup Act Project)
Gọọmenti Steeti Oyo ga-anabata ọrụ Naijiria (Startup Act Project)