Take a fresh look at your lifestyle.

Krọs Riva Steeti na-eleba anya n’ ikwụsị ọrịa arụbara.

0 379

Krọs Riva Steeti na-eleba anya n’ ikwụsị ọrịa arụbara.

Gọọmenti Krọs Riva steeti emela ndokwa ilele ọrịa ọnya ọ bụla nwere ike ime site n’ịgba ọgwụ mgbochi a tụrụ anya ihe karịrị puku ụmụaka narị asaa.

Onye isi ụlọ ọrụ na-ahụ maka ahụike na steeti ahụ bụ Dọkịnta Janet Ekpenyong gwara ndị nta akụkọ na nzukọ otu ụbọchị gbasara mgbasa ozi na Cross River State, South Nigeria.

Dọkịnta Ekpenyong, na mgbasa ozi ịgba ọgwụ mgbochi ọrịa arụbara agbakwunyere na steeti Cross River, kwuru na a hazigharịrị ịgba ọgwụ mgbochi ahụ ka ọ malite ụbọchị Tọzdee, abalị iri abụọ na asaa n’ọnwa Ọktoba ka ndị ọrụ ahụike nwee ike iru ụmụaka n’ofe steeti ahụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *