Take a fresh look at your lifestyle.

Igbo Kalenda.

chigo dere ya na Igbo.

0 179

Ha na-ebido n’ahịa Eke rue na Nkwọ.

E nwere ụbọchị anọ (4) n’otu izu mana nke Bekee nwere ụbọchị asaa (7).

January/ February- Ọnwa ntufu

March – Ọnwa etufucha agunye nge

April- Ọnwa nge

May- Ọnwa abụọ

June- Ọnwa atọ

July- Ọnwa anọ

August- Ọnwa ise

September – Ọnwa isii

October – Ọnwa asaa

November – Ọnwa asatọ

December – Ọnwa ụma mara afọ

– Ọnwa ntufu (ọnwa nke ịkpaazụ)

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.