Take a fresh look at your lifestyle.

Gọọmenti Naijiria ahọpụtala Hassan Musa onye enyemaka pụrụiche nye onyeisiala

0 136

Gọọmenti etiti akwadola nhọpụta Injinia Hassan Musa ka ọ bụrụ onye enyemaka pụrụiche nye onyeisiala Muhammadu Buhari n’ihe gbasara gburugburu ebe obibi na mgbanwe ihu igwe.                                                                                                                                                                                       Nkwenye nke dị n’akwụkwọ ozi nke ụbọchị 20th October, 2022 bụ onye isi ndị ọrụ na President, Prọfesọ Ibrahim A. Gambari bịanyere aka na ya. Injinia Hassan Musa lara ezumike nka n’oge na-adịbeghị anya na Federal Civil Service dị ka odeakwụkwọ na-adịgide adịgide, Federal Ministry of Environment.

Leave A Reply

Your email address will not be published.