Browsing Category
Omenala
Nsogbu dị n’inye nwata ọgwụ ụkwara
Dọkịnta Aggarwal kwuru na ọgwụ nwereike ime ka nwata na-arahụ ụra karaịa etu o kwesịrị. Lee nkọwa ndị ọzọ o nyere:
"Mgbe nke a mere, ọ bụrụ na e nwere ihe tọrọ n'akpịrị ya, ihe ahụ agaghị enweike ịpụta n'ihi na nwata ahụ ga na-arahụ…
Uru emume ekeresimesi bara nye ndi ụka Christ
Emume keresimesi bụ emume ncheta ọmụmụ onyenwanyi Jeso Kristi dika ndi otu ụka krist si kwekọrita n’elu uwa gba gburugburu. Emume a ka na eme n’abali iri abụọ na ise nke ọnwa Dicemba kwa afọ ọbụla,ọbụ oge…
Anwụchiela onye uweojii a sị gbagburu otu nwoke na Legọs steeti na Tuzde
Ndị uweoji Legọs steeti ezipụtala ozi na ha nwụchiri otu onye otu ha a na-ekwu gbagburu otu nwaamadị onye nkiti a kpọrọ Gafaru Buraimoh na Tuzde n’akụkụ ogige ụlọ Happy Land Estate, Ajah.
N’ozi ha zipụtara n’akara Twitter taa bụ Wenezde,…
Ndị ekperima awakpola ụlọọrụ Inec dị n’Oru West
Ụlọọrụ na-ahazi ntuliaka n’ala Naijiria bụ Independent National Electoral Commission (INEC) ekwuola na ndị ekperima wakporo ụlọọrụ ha dị n'okpuru ọchịchị Oru West n'Imo steeti.
Dịka Inec si depụta n'akara Twitter ha, mwakpo a mere n'ebe…
IHE NDI NWERE IKE INOCHI ANYA OJI N’ALA IGBO.
IHE NDI NWERE IKE INOCHI ANYA OJI N’ALA IGBO.
Glo gbatịpụrụ nkwekọrịta ya na Teni.
Glo gbatịpụrụ nkwekọrịta ya na Teni.
AHA GOSIRI NA NDI IGBO KWENYERE N’ILỌ ỤWA.
AHA GOSIRI NA NDI IGBO KWENYERE N’ILỌ ỤWA.
Ndị Njem Tọrọ Atọ Ka Ndị Na-Anya Ụgbọ Elu Gbara Abụbụ Ọrụ
Ihe karịrị njem ụgbọ elu iri abụọ na anọ bụ ihe a kagburu ebe puku kwuru puku ndị njem tọrọ atọ dị ka ndị na-anya ụgbọelu na Kenya Airways PLC (KQNA.NR), otu n'ime ụlọ ọrụ njem ụgbọelu n'Africa malitere abụbụ ọrụ na Satọde, n'agbanyeghị…