Emume keresimesi bụ emume ncheta ọmụmụ onyenwanyi Jeso Kristi dika ndi otu ụka krist si kwekọrita n’elu uwa gba gburugburu. Emume a ka na eme n’abali iri abụọ na ise nke ọnwa Dicemba kwa afọ ọbụla,ọbụ oge ndi ụka krist ji egosi ihụnaya nye ndi agbata obi,ndi enyi,ụmụnne nkwa ndi ọzọ. Ọtụtụ ndi mmadu na eji ogea alaru obodo ha ije hụ ndi ha hapuru jewa ụzọ ije nakwa ihu ka ihe si aga n’obodo. Ọbụghi nani ndi ụka krist na eme emume a ndi ozo sokwa eme ya bu emume n’ebe obula mmadu bi n’uwa gba gburu gburu Ụfụdi ndi ụka ekwenyeghi na ọbụ ụbọchi a ka amụrụ onyenzọpụta Jeso Kristi,ebe imeri ime ndi mmadu kwenyere na ya,nke mere oji ewuewu kari emume ndi ọzọ.
Leave a Reply