Take a fresh look at your lifestyle.

AHA GOSIRI NA NDI IGBO KWENYERE N’ILỌ ỤWA.

CHIGO.

0 236

Ahụnwaelotanna pụtara ahụ nwata ahụ elota nna ya biara uwa n’oge gara aga.

Onochiriobi nke a putara nwa biara uwa ka onochie obi n’akwdo ichi echi.

Ọnọchie pụtara Nnaanọchienobi.

Nnamdi pụtara Nnamdindụ.

Nnennia maọbụ Nnenna.

Nnedi pụtara Nnem dị ndụ be m.

Obele – Ọ bụrụ na mmadụ lọọ gị, a ga na-akpọ gị Obele aha onye ahụ dịka ‘Obele Okeke’ maọbụ ‘Obele Mgborie’.

Nwadinobi pụtara Nwa bịara n’obi be nna ya.

Nwabia maọbụ Nwabiara pụtara Nwa bịara ụwa be nna ya.

Obiekuniee pụrụiche n’ihi na ọ bụ ndị agbụrụ ha na-akwado imechi tupu a mụọ nwa ahụ na-aba aha a.

Obiechina.

Nwaọbialụ.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.