Take a fresh look at your lifestyle.
independence

Okeite

Chigo dere ya.

0 218

Okeite bụ oke ọgwụ nke e ji ọbara anụmamụ maọbụ nke mmadụ agwọ.

“Okeite bụ oke ọgwụ, ọ bụghị ọgwụ ụmụaka.

Okeite e ji mmadụ agwọ dị oke njọ nke bụ na ndị mmadụ ekwesighị ịna etinye aka n’ụdị ihe ahụ.

Eji Okeite enweta ihe n’aka chi. Okeite nwere ozi zoro ezo n’ime ya nke bụ na a si na “Ajọ ọgwụ a na-eji nkụ sirike esi”.Dibia sị na “a ga-eji osisi ọjị sie ọgwụ a, ihe ọ pụtara bụ na a ga-eji ọkpụkpụ mmadụ sie ya bụ ọgwụ”.

Awele Ike, ihe ọ pụtara bụ na ahụ mmadụ ga-abariri na ya bụ ọgwụ”.

Okeite abụchaghị maka ịnwe ego ka, mana mgbe ụfọdụ ọ na-abụ ihe gbasakwara ịsata ike “maka na anaghị aza dike na nkiti”.

Ọ sịkwa na ọnwere ihe mmadụ ga-achụwa, ọ bụrụ na ya bụ ihe chọrọ okeite.

Leave A Reply

Your email address will not be published.