Ọrụ ndị ọzọ otu nzuzo ndị a na-arụ .
- ime iwu e ji ahazi obodo
- ịhụ na onye ọbụla kwanyeere omenala ugwu
- ịhụ na onye ọbụla nwere oke ruuru ya
- ịhụ na nwa mmụọ emegbughi nwa mmadụ nakwa na nwa mmadụ emegbughi nwa mmụọ (ya bụ nhatanha)
- ị hụ na asọpụụrụ Chi na eke, kwanyere ndị ichie ugwu, ma mee ka mmadụ na ibe ya biri n’udo.
Leave a Reply