Take a fresh look at your lifestyle.

Ihu atọghị ọtụtụ ndị mmadụ na-azụ ahịa n’Ọgbọọgwụ dị na Head Bridge, Onicha.

chigo dere ya.

0 593

Ihu atọghị ọtụtụ ndị mmadụ na-azụ ahịa n’Ọgbọọgwụ dị na Head Bridge, Onicha, Anambra steeti   na Wenezde gara aga., dịka ọtụtụ na-agụkọ ihe ọkụ ọgbụgba tara isi o pekata mpe mmadụ anọ, ma merụọ ọtụtụ ndị mmadụ ahụ riri ha.

A mabeghị kpọmkwem ihe butere ọkụ ahụ maọbụ mmadụ ole nwụrụ n’ ọdachị ahụ nke malitere n’ebe Elekere 12 nke etiti ehihie.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.