Akụkọ na-eru anyị ntị ugbua na-ekwu na ọkụ na-agba n'ahịa Ogbo ogwu dị na 'Headbridge' Onitsha.
Ndị hụrụ ebe ihe mere na-ekwu na ọ bụ kemịkalụ gbapụrụ dịka ogbunigwe mana amabeghi nke bụ eziokwu.
E kwukwara na ọtụtụ ndị mmadụ nwụrụ…
Ọkammụta Barth Nnaji bụbụ Mịnịsta na-ahụ maka ọkụ latrik na Naijiria n’oge ọchịchị aka chịbụrụ Naịjirịa bụ Goodluck Jonathan akọwaala na ọ bụ ndị ndọrọndọrọ ọchịchị na ndị enyi ha achọghị ka ya gbasoo ụsoro ziri ezi na nhọrọ ndị ga-azụ…
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ọkụ eletrik n'ime obodo, Rural Electrification Agency( REA), na-ekwu na ha ebinyela aka na nkwekọrịta nke dị narị abụọ iri isii na asaa nke ọnụ ego ya ruru ihe dị ka nde narị dollar atọ iri itoolu na ise, iji nye ọkụ…
Akụkọ na-ekwu na ndị ọrụ uweojii wakporo isiụlọọrụ ndị Civil defence dị n'Owerri ma gbagbuo mmadụ abụọ ma merụọ ọtụtụ ndị ọzọ ahụ.
Onye ntaakụkọ sị na nke a mere na mgbede ụbọchị Mọnde 25 Eprel 2022 mgbe ọtụtụ ndị ọrụ civil mechichara!-->!-->!-->…
E liela ozu mmadụ otu narị na iri (110) ọkụ gbagburu n'ebe a na-esi mmanụ agbịdị n'ụzọ iwu akwadoghi n'Egbema, Imo Steeti, n'ụbọchị Fraịde ruo Satọde, 23 nke ọnwa Epreelụ 2022.
Dịka e lichara ha, gọọmentị ejirila kemịkal gbaa!-->!-->!-->…