Take a fresh look at your lifestyle.

Ụfọdụ otu nzuzo e nwere n’ala Igbo.

Chigo .

0 483

Ụfọdụ otu nzuzo e nwere n’ala Igbo na akụkụ ebe a kacha achọta ha.

Ọkọnkọ – ọtụtụ obodo dị na mpaghara Bende ochie n’Abia Steeti; Ngwa, Ihitte-Uboma

Ekpe Abriba, Ohafia na Arochukwu

Mmọnwụ – Ebe niile n’ala Igbo

Ọsịrịsa – Ụzụakọli na Bende

Ndụagalaba – Mbaise

Owu mmiri – Ndị mba mmiri

Ịkọrọ – Mbaise

Ọkọmbọ – Umahia

BBC=Igbo.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *