Browsing Category
Omenala
Ihe EFCC boro Cubuna Prime Minister
A ma Lucky Uchechukwu Ndukwe dịka Cubana Prime Minister bụ onye ọrụ ebe oringo
Akụkọ ọhụrụ apụtala n’isi nwaamadị Lucky Uchechukwu Ndukwe, onye e ji Cubana Prime Minister mara, bụ otu n’ime ndị nlekọta ụlọọrụ Cubana Group.
Nwa amadị a…
Ọrịa glaucoma bụ ihe mere ka m kpuo isi – Fabian Adibe
Fabian Adibe bụ aha ọtụtụ mmadụ ma ama n'ejije Nollywood.
O teela aka Adibe ji bido ime ejije TV. Iji maa atụ, o so n'ejije "Things Fall Apart" nke wuru ewu na Naijiria na ngwụcha afọ 1980 ga banye mmalite 1990 ga.
Adibe bụkwa ọkaibe…
Etu m si arụpụta nka site n’ihe nkịtị gbara m gburugburu – Kelly
Kelly Omodamwen bụ onye ntoroọbịa na-eme nka.
Ọ sị na nna nna ya so na ndị nka a maama sonyere kpụọ akpụrụakpụ ọla nchara ndị Bini maama bụ Queen Idya Festac bronze head bụkwa ebe o bidoro nwewe mmasị na n'ihe nka.
Kelly gwara ndi…
Enwghi onye ami Mejọ ọbula agbagburu n’ Azia
Dịka akụkọ na-efegharị na soshal midia na ndị ojiegbe gburu otu onye agha welitere isi n'Azia dị n'Anambra steeti, onyeisi otu ụmụamala obodo ahụ ekwuola sị na o nweghị ụdị ihe a mere n'obodo ha.
N' ụbọchị Tuzde, akụkọ fegharịrị na…
NBA conference 2022: Ihe Peter Obi, Atiku na Tinubu kwuru ha ga-eme ma ha zọta ọchịchị
Peter Obi na Atiku Abubakar bịara mana Bola Tinubu zigara osote ya bụ Kashim Shettima
Ndị na-azọ ọkwa onyeisiala na Naịjiria bụ Atiku Abubakar, Peter Obi na Bola Ahmed Tinubu ekwuola ihe ha ga-emere Naịjiria ma ha zọta ọchịchị.
Ha…
Ihe mere o ji dị mkpa inye ụmụaka ọgwụ mgbochi maka ọrịa a
Gọọmentị Naịjirịa ekwuola na ha etinyela ọgwụ mgbochi a kpọrọ 'Rotavirus Vaccine' ka ọ bụrụ iwu na ụmụaka niile a mụrụ ọhụrụ na Naịjirịa ga-agbarịrị ya.
Mịnịstrị ahụike kwuru nke a n'Abuja n'ụbọchị Mọnde ma kọwaa na ya bụ ọgwụ mgbochi…
Orji Uzor Kalu ji ọnọdụ nchekwa Abia North eme ndọrọ ndọrọ – Gọọmentị Abia steeti
Gọọmentị Abia Steeti akatọọla ihe Orji Uzor Kalu na-anọchiteanya Abia North na sineti kwuru maka ọnọdụ nchekwa na mpaghara Umunneochi, Lokpanta, Ohafia dgz.
Kọmishọna mgbasaozi bụ Eze Chikamnayo gwara ndi ntaakukọ na ọ bụ eziokwu na…
Etu e si zọpụta nwa m a mụrụ na erughieru – Ogubuike
Ihe nwaanyị kwesịrị ibu afọ ime tupu ọ mụọ ya bụ izuụka iri atọ na asaa; ụfọdụ na-ebuzu nke ha izuụka iri anọ. Mana Chioma Ogubuike mụrụ nwa ya oge afọ ime ya dị naanị izuụka iri abụo na anọ, nke…
Etu e si tọrọ ndị sịsta ụka Katọlịk anọ n’ụzọ Umulolo, Okigwe
Nsonso a, ndị isi ụka Kraịsti na-adanyezị na ọtụtụ ntọrọ n'akụkụ Naịjirịa dị iche iche.
Akụkọ ntọrọ ọzọ esila n’akụkụ okporoụzọ Okigwe gawa Enugu pụta taa bụ abali iri abuo na otu nke ọnwa Ọgọstụ, 2022.
Akụkọ a na-ekwu na a tọọrọ ndị…