Take a fresh look at your lifestyle.

Etu m si arụpụta nka site n’ihe nkịtị gbara m gburugburu – Kelly

0 656

Kelly Omodamwen bụ onye ntoroọbịa na-eme nka.

Ọ sị na nna nna ya so na ndị nka a maama sonyere kpụọ akpụrụakpụ ọla nchara ndị Bini maama bụ Queen Idya Festac bronze head bụkwa ebe o bidoro nwewe mmasị na n’ihe nka.

Kelly gwara ndi ntaakukọ na ihe egwuregwu ya niile ka mgbe ọ dị nta na-abụkarị ihe nka

Kelly gosiri ndi ntaakukọ ọrụ ya ndị ọzọ di icheiche ma gosi anyị ka o si arụpụta nka ya.

Ọ gwara anyị na ọ na-ahụ nka n’ihe nkịtị. Nke a ka ọ kpọrọ “up-cycling”.

Kelly kọwara na up-cycling bụ iji ihe nkiti rụpụta nka etu ọ dị, kama ị gbanwe ọnọdụ ya.

Ya mere o ji wee gaakwa mahadum Auchi Polytechnic ịmụtakwo gbasara ọrụ nka.

O nyekwara ụmụntorobịa ka ya okwu ndụmọdụ maka aka ọrụ na etu ha nwereike iji bido mewe ya bụ akaọrụ.

Leave A Reply

Your email address will not be published.