Ndịagha nnupuisi na DR Kongo akpachiela obodo ọzọ na mba ahụ
Ndịagha nnupuisi M23 akpachiela ma nwere ọnọdụ n’obodo Bukavu, obodo kachasị ibu na mpaghara ọwụwa anyanwụ mba DR…
South Korea kwụsịtụrụ nbudata DeepSeek n’ihe gbasara nchekwa data
Ndị ikike nchekwa data South Korea kwụsịtụrụ nbudata ọhụrụ nke ngwa China AI DeepSeek n'ihi anaghị erube isi n'iwu…
Naijiria , AU bịanyere aka n’akwụkwọ nkwekọrịta na ọrụ ebuli oke osimiri
Naijiria abanyela nkwekọrịta na African Union iji nye Strategic Sea Lift Services maka ọrụ nkwado udo nke
AU,…
Ọtụtụ mmadụ anwụọla oge ebe a na-egwuputa ọlaedo zere na Mali
Ihe ruru mmadụ iri anọ anwụọla oge ebe na-egwuputa ọlaedo zere na Kéniéba dị na mpaghara Kayes mba Mali ụbọchị…
Mba Briten “ga-eziga” ndịagha ha na Yukren maka nchekwa udo
Praịm Minista mba Briten bụ Keir Starmer ekwuola na “ọ dị njikere” itinye ndịagha ha na mba Yukren iji nye aka…
Mauritius nwụchiri onye bụbu praịm minista
E jidere onye bụbu Mịnịsta Ala Mauritius Pravind Jugnauth ma na-eche ebubo mpụ ego, ka gọọmentị steeti na-ahụ maka…
Netanyahu etuola ebum n’obi Donaldi Trump banyere Gaza
Praịm mịnịsta mba Izrel bụ Benjamin Netanyahu etuola ebum n’obi Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump banyere…
Yukren agaghị eso mee mkparịtaụka udo mba Amerịka na Rọshịa kwadọro
Otu onyeisi na gọọmentị mba Yukren ekwuola na mba ahụ agaghị eso eme mkparịtaụka udo ahụ nke mba Amerịka na Rọshịa…
Ejide nwoke gburu ma bekasịa ozu ọnyị ya nwaanyị na Steeti Kwara
Ndị uweojii na Kwara steeti ekwuola etu ha si nwuchie nwoke gburu ma bekasịa ozu ọnyị ya nwaanyị dị afọ iri abụọ…
Ndị ndu Yurope ga-enwe ọgbakọ pụrụiche banyere ọnọdụ Yukren
Ndị ndụ mba Yurope ga-enwe ọgbakọ pụrụiche banyere agha na-eme na mba Yukren n’izuụka na-abịa abịa, maka na mba…