Uloikpe ukwu dina Abakaliki isiobodo Steeti n’Ebonyi nọrọ n’ụbọchi Tọọzde kagbuo ntuliaka okpuru ọchichi emere n’Steeti a.
Dika ụlọikpe a si kwuo,na ntuliaka okpuru ọchichi ime obodo emere n’abali iri atọ nke ọnwa Juli afọ, 2022,emgidere…
Bola Ahmed Tinubu emeriela ntuliaka imeụlọ ndị otu ndọrọndọrọ All Progressive Congress bụ APC n’aha ịchafụ.
O ji vootu ọnụ ọgụgụ ya di otu puku nari abụọ iri asaa na otu (1271)were merie na ya bụ ntuliaka.
Onye nke abụọ Rotimi Amechi!-->!-->!-->!-->!-->…
Ihe nile adila etu okwesiri ka ndi out pati Social Democratic Party SDP mee National Convention na ntuliaka imeụlọ,iji nweta onye ga efe ọkọlọtọ ha na ntuliaka nke afọ 2023.
Ka ọdi ugba mmadu ise ka gosiri nmasi ha iso zọọ ọkwa!-->!-->!-->…
Ọgbakọ ntuliaka imeụlọ nke ọkwa onyeisiala ndi otu ndọrọndọrọ APC kana aga n’iru ka ọdi ugbua,ndi nnọchite anya si Steeti iri atọ na isii nakwa FCT agbakọtọla n’ogige Eagle Square dina Abuja.
!-->!-->!-->…
Taa ka a ga-ama dike ga-efe ọkọlọtọ pati All Progressive Congress (APC) iji zọọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa n'afọ 2023
Nke a na-abịa dịka ndị pati a gbakọtarala n'Eagle Square dị n'Abuja ime ntuliaka ime ụlọ a ga-eji họpụta onye ahụ.
!-->!-->!-->!-->!-->…
Ndi nnọchite anya (delegates) bụ ndi ga atu votu n’ntuliaka All Progressives Congress, APCkana akwụ n’ahiri iji nweta ikikere accreditation iji banye na ogige ebe aga eme ntuliaka imeụlo nke otu ndọrọndọrọ a,taa bụ Tuuezde abali asaa nke!-->…
Otu ndọrọndọrọ n’achi achi na ala anyi nke akpọrọ All progressive congress APC,ga amalite ime ntuliaka imeụlọ echi ruo nwannechi,abali isii na abli asaa nke ọnwa Juun afọ 2022.!-->…
Ụlọikpe Mkpegharị akụchapụla mkpebi nke Ulọikpe Ukwu Etiti dị n'ụmụahịa nke kagburu akụkọ 84(12) nke Iwu Ntuliaka afọ 2022.
Akụkụ 84 (12) nke Iwu Ntuliaka 2022 kwuru sị, : "O nweghị onye a họrọ n'ọrụ nchọrọ ndọrọ ọchịchị nke ga-abụ onye!-->!-->!-->…
Mba Philistine amalitela ime ntuliaka-elu iji họpụta onyeisiala ọhụrụ taa bụ Mọnde nakwa mmadu puku iri asatọ bụ ndi ga eji ọkwa gọọmenti di icheiche.
Ndi aga ahọpụta bu osote onyeisiala, Sinatọ iri na abụọ,ihe kariri mmadu!-->!-->!-->…