Take a fresh look at your lifestyle.

Ụlọikpe akagbuola ntuliaka okpuru ọchichi na Steeti Ebonyi

0 395

Uloikpe ukwu dina Abakaliki isiobodo Steeti n’Ebonyi nọrọ n’ụbọchi Tọọzde kagbuo ntuliaka okpuru ọchichi emere n’Steeti a.

Dika ụlọikpe a si kwuo,na ntuliaka okpuru ọchichi ime obodo emere n’abali iri atọ nke ọnwa Juli afọ, 2022,emgidere usoro iwu ntuliaka..

Onye okikpe kpere ikpe bu, Justice Rilman Fatun,na nkpesa suit No. FHC/AI/CS/151/2022, kpebiri na ntuliaka a agaghi etu okwesiri,ma megide uroro iwu.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *