Ebughariela ikpe Godwin Emefiele
Ọkaiwu Godwin Emefiele kwuru ụbọchị Tuzde na nwa amadi ahụ bụbụ Onyeisis Ụlọakụ Etiti bụ CBN enwebeghị ndị akaebe ga-akwụdoro ya.
Ụlọikpe Ukwu nke Abuja ebugala ikpe maka ebubo nrụrụaka e bọrọ onye bụbu Gọvanọ nke Central Bank of Nigeria…