Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari eduola Ariwoola na iyi ọrụ dika Chief Justice nke Naijiria

0 473

Onyeisiala bu, Muhammadu Buhari eduola Okaikpe Olukayode Ariwoola dika Chief Justice nke Naijiria.

Okaikpe Ariwoola ka eduru n’iyi oru ubochi Wenezde na ogige Council Chambers tupuu amalite nzuko ndi isi oru Federal Executive Council nke izuka a.

Ndi bara emumea gunyere osote onyeisiala bu,Yemi Osinbajo,onye ode akwukwo nye goomenti etiti bu,Boss Mustapha, Chief of Staff nye onyeisiala bu, Ibrahim Gambari, onye Head of the Civil Service of the Federation bu, Dr Folashade Yemi-Esan.

Ndi ozo bu ndi okikpe nke ulo ikpe ukwu,ndi govano nke Steeti Oyo na Steeti Ondo bu, Sheyi Makinde na Rotimi Akeredolu.

Leave A Reply

Your email address will not be published.