Ụlọ ọrụ National Directorate of Employment NDE na Ebonyi State Southeast Nigeria ewepụtala Orientation Ceremony nke 2023 Trainees of Community Based Business Training Scheme na steeti ahụ.
Onye isi NDE bụ Malam Abubaka Nuhu kwupụtara nke…
N'ịgba mbọ ichetara ndị ntorobịa Naịjirịa ọrụ ha na-arụ n'iwu obodo na ọrụ ha na-arụ n'obodo ha na obodo ha n'ozuzu, Gọọmenti Ebonyi steeti akọwapụtala ndị ntorobịa dịka ndị na-eme mgbanwe dị mma n'obodo.
Nke a dị n'okwu nke onye…
Ọkụ agbariela ụlọikpe 'magistrate' dị n'Ebonyi Steeti ma lakwaa ngwa ụlọ ọnụego ya ruru nde kwuru nde naịra n'iyi.
Onye ji ọkwa 'Chief Registrar' n'ụlọikpe ahụ bụ oriaku Onuoha gwara onye ntaakụkọ anyị na ọkụ ahụ malitere n'ebe elekere iri…
Gọvanọ Ebonyi steeti bụ Chief Francis Nwifuru ekwela nkwa na ya ga-ejikọta ngalaba niile na steeti ahụ n'akụkụ pati ahụ tupu ọchịchị ya agwụ. Nwifuru kwere nkwa a n'oge emume ekele ka e were were were were na Saint Emmanuel Catholic Parish,…
Ngụkọ ntuliaka mgbakwunye nke emere maka ụlọ nnochiteanya omeiwu n'Ebonyi steeti egosila na Nwobashi Joseph emeriela ọkwa nke mphara Ezza North/Ishielu n'ebe ahụ.
Lee ihe ọnụọgụgụ votu gosiri:
AA--- 142
ADC---117
ADP---206…
Inec akpọpụtala aha Chidi Nwoke Victor nke otu Peoples Democratic Party (PDP) dịka onye ga-anọchite mpaghara Ebonyi North n’ụlọomeiwu.
Nke a so na mpụtara ngụkọ ntuliaka mgbakwunye e mere n’akụkụ ụfọdụ n’Ebonyi steeti n’ụbọchị Satọdee,…
Ụmụ nwaanyị egbochiela ndị mmadụ ígafe n'okporoụzọ díka ha mere ngagharịiwe maka ogbugbu ha sị ndị ọchi ehi gburu otu onye n'obodo Ishiagu nke dị n'okpuru ọchịchị Ivo nke dị n'Ebonyio steeti.
Ọnụ na-akwuchitere ndị uweojii steeti ahụ bụ…
E mere ngaghariiwe na Omege ward nke dị n'okpuruọchịchị Ezza Nọt nke Ebonyi steeti maka etu ndị omekome siri wakpoo ogige a na-atụ vootu ma gbaa akụrụngwa ndị Inec ji arụ ọrụ ọkụ.
Otu onye akaebe kwuru na ndị omekome a bịara, gbalie egbe…