Ndị uweojii egbochiela ụmụ nwaanyị na-eme ngagharịiwe maka ogbugbu otu onye n’Ebonyi Steeti.
Ụmụ nwaanyị egbochiela ndị mmadụ ígafe n'okporoụzọ díka ha mere ngagharịiwe maka ogbugbu ha sị ndị ọchi ehi gburu otu onye n'obodo Ishiagu nke dị n'okpuru ọchịchị Ivo nke dị n'Ebonyio steeti.
Ọnụ na-akwuchitere ndị uweojii steeti ahụ bụ…