Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisioche APC na Steeti Ebonyi akatoola oku gbara na ulo oru INEC

0 290

Onyeisioche out ndorondoro All Progressives Congress APC na Steeti Ebonyi bu, Mazi  Stanley Okoro Emegha akatoola oku wakpuru ulo oru Independent National Electoral Commission INEC dina Iboko isi okpuru ochichi Izzi Local Government.

Okoroemegha kwara ndi ntaakuko nkea na Abakaliki isi obodo Steeti a,nan di oru nchekwa amalitela isimi n’ala iji choputa ndi kpara akwa ojooa.

“Anyi ga agbakwu mbo ihu na enwere ezi nchekwa na Steeti A,anyi agaghi ahapu ka ndi omekome bun di agaghi ahuta ezi ihe na ochichi ndi ugbua na emebiri anyi ihe”, ka ogbakwunyere.

O kpokuru ndi Ebonyi ka ha nyerer ndi oru nchekwa aka site na ikpesa onodu ojoo obula n’aka ndi nche.

“Anyi ga ewete ya n’isi njedebe bu odachi ndia, APC ga enweta nmeri na Steetia ebe agaghi enye onye obula ohere imegide nkea”, ka okwuru.

 

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.