Take a fresh look at your lifestyle.

APGA emeriela oche Ezza North/Ishielu n’Ebonyi steeti

0 440

Ngụkọ ntuliaka mgbakwunye nke emere maka ụlọ nnochiteanya omeiwu n’Ebonyi steeti egosila na Nwobashi Joseph emeriela ọkwa nke mphara  Ezza North/Ishielu n’ebe ahụ.

Lee ihe ọnụọgụgụ votu gosiri:

AA— 142

ADC—117

ADP—206

APC—10,085

APGA–11,896

LP—-8076

NNPP–271

NRM—53

PDP—11,150 1

SDP–15

Leave A Reply

Your email address will not be published.