Take a fresh look at your lifestyle.

Onye bụbu onye isi oche SDP na-akwado ịchịkọta ndị mmadụ maka ntuli aka 2023.

Bitrus Kozah, Abuja dere ya na bekee.

0 228

Onye bụbu onye isi oche SDP na-akwado ịchịkọta ndị mmadụ maka ntuli aka 2023.

 

Onye bubu isi oche  nke Social Democratic Party, SDP, Chief Olu Falae agwaala ndi paati ahụ  ka ha na-akpachapụ anya maka mkpọkọta ndị nkịtị tupu ntuli aka 2023 na Nigeria.

Chief Falae bụ onye kwuru nke a na nraranye nke SDP’s New National Secretariat na Abuja  bụ isi obodo  kwukwara na nke a ga-eme ka paati ahụ nwee mmeri na ntuli aka onyeisiala nke 2023.

Chief Falae bụ onye toro onye na-ahụ maka ntuliaka Naijiria bụ Independent National Electoral Commission, INEC’s technology BVAS, kwuru na “na teknụzụ dị n’ebe a na-ebufe nsonaazụ ntuli aka a ga-enwe obere ohere maka nzọ na ntuli aka 2023.”

Leave A Reply

Your email address will not be published.