Browsing Category
Azụmahịa
CBN na-edobe ụkpụrụ maka ndebanye aha Sistemụ Njikwa ihe ize ndụ kredit.
Central Bank of Nigeria (CBN) ewepụtala ụkpụrụ ndị ụlọ ọrụ ego ndị ọzọ (OFI) ga-ezute iji tozuo maka ndebanye aha na Sistemụ Njikwa ihe ize ndụ kredit (CRMS).
Mazị Chibuzo Efobi, onye isi ngalaba na-ahụ maka iwu gbasara ego na iwu,!-->!-->!-->!-->!-->…
Aga amalite imeghie ọdọ-ahia na Shanghai
Shanghai nke mba China bụ ebe eji maka ahia were mara ga-emepe ọdọ-ahia na ebe ana eme isi n’ụbọchi Mọnde,kamgbe izụụka ole n’ole emechiri ha maka COVID-19.
Shanghai n’agba mbọ ihu na enwere ezi nchekwa maka mfesa ọria ọjọọ a,bụ nke!-->!-->!-->…
NNPC ga ebubatakwu nmanụ PMS na Abuja
Ụlọ ọrụ n’ahụ maka nmanu akpọrọ NNPC Ltd n’aha ichafu,ekwuola n’ụkọ nmanụ nke ana ahụta Abuja bụ maka iwelata aka na ibubata nmanụ bụ nke anahụtakari ma enwe ogologo ezumike,nkea bụ maka emume Sallah.
Site n’okwu onye General Manager!-->!-->!-->…
AfCFTA ga-apụta dị ka mpaghara azụmaahịa efu kacha ukwuu n’ụwa niile- FG.
AfCFTA ga-apụta dị ka mpaghara azụmaahịa efu kacha ukwuu n'ụwa niile- FG.
Mịnịsta na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi nke Naijiria, Geoffrey Onyeama kwuru na mpaghara Africa Continental Free Trade Area (AfCFTA) ga-apụta dị ka mpaghara!-->!-->!-->…
MTN, Mafab Communications ga-ewepụta ọrụ 5G n’August – NCC.
Kọmịshọna nkwukọrịta Naijiria (NCC) na-ekwu na MTN na Mafab Communications ga-amalite mwepu ọrụ teknụzụ ọgbọ nke ise (5G) n'August 2022.
Nke a bịara ka o nyefere akwụkwọ ozi ikpeazụ nke onyinye nke 5G spectrum ikike n'aka ndị meriri!-->!-->!-->!-->!-->…
Onyeisiala Buhari na-achọ nyocha nke 2022 MTEF ka mbelata mmefu ego ruru ijeri naira 7.35.
Onye isi ala Muhamadu Buhari edegara ụlọ ọgbakọ omebe iwu akwụkwọ ka ha degharịa 2022 Medium-Term Expenditure Framework (MTEF) bụ nke e hiwere na ya bụ bọjetị afọ a.
Dị ka akwụkwọ ozi si n'aka onyeisi oche nke onye isi ụlọ, Femi!-->!-->!-->!-->!-->…
Gọvanọ Soludo sị na atụmatụ onye apụla ezi abịala na njedebe 
Na abali anọ nke ọnwa Epril ka aka n’achi steeti Anambra bụ ọkanmụta Chukwuma Soludo siri na atụmatụ ‘Sit at Home’bara n’isi njedebe. Okwu banyere atụmatụ a dị ka a ga-asị na ọ bụzi ọkpụkpụ gbadoro mmadụ!-->…
Mba Ghana emehela ụzọ esi ebupu ngwa-ahia
Onyeisiala mba Ghana bụ,Prezidenti Akufo-Addo ekwuputala na ha emehela ụzọ si ebu mgwa-ahia bụ nke ha mechiri kamgbe afọ abụọ gara aga,iji wulita ọnọdu akụlụba.
Imepe ụzọ a bụ nke ụmụafọ Ghana n’ele anya ya kamgbe,bụ ndi atubata ma na!-->!-->!-->…
Lee ihe anyị hụrụ na iwu Sit at Home n’mpaghara owuwanynwu
Ahia Main Market dị n'Onitsha n’ụtụtụ ụbọchị monde dika ebe agbara ọsọ agha.
Ndị ahịa apụtaghị maọlị belụsọ ndị mmadụ na-agara onwe na nke nke n'okporoụzọ.
Ọdọ ụgbọala ebe ndị ọkwọ ụgbọala na-eme njem aga-ebe dị iche iche n'ala Igbo!-->!-->!-->!-->!-->…
Ipob Sit at home: etu osi metuta mpaghara owuwanynwu
Ụzọ dị iche iche tọgbọ chakoo n'isiobodo steeti a, dịka ọtụtụ ndị mmadụ apụtabeghi ịgara mkpa ha.
N'agbanyeghi na ọ bụ ụtụtụ Mọnde, ụfọdụ ebe ndị na-ekwokarị ekwo tọgbọ chakoo.
Ọtụtụ ụgbọala anaghị aga n'okporoụzọ New Haven dị!-->!-->!-->!-->!-->…