Take a fresh look at your lifestyle.

Aga amalite imeghie ọdọ-ahia na Shanghai  

0 80

Shanghai nke mba China bụ ebe eji maka ahia were mara ga-emepe ọdọ-ahia na ebe ana eme isi n’ụbọchi Mọnde,kamgbe izụụka ole n’ole emechiri ha maka COVID-19.

Shanghai n’agba mbọ ihu na enwere ezi nchekwa maka mfesa ọria ọjọọ a,bụ nke n’ama ndi bi na Shanghai bụ obodo kachasi na mba China aka n’ihu.

“Ọtụtụ ụlọ ahia aka aga emepe ka ndi mmadu nwe ike izụta ahia etu okwesiri.

“Etu osina di, ebe ana eme isi,ahia akwụkwọ nrika aga emepekwa ka ụfọdụ mmadu nwe ike izụta ihe,” onye Vice Mayor Chen Tong kwuru nkea.

Leave A Reply

Your email address will not be published.