Take a fresh look at your lifestyle.

Mba Ghana emehela ụzọ esi ebupu ngwa-ahia

0 438

Onyeisiala mba Ghana bụ,Prezidenti Akufo-Addo ekwuputala na ha emehela ụzọ si ebu mgwa-ahia bụ nke ha mechiri kamgbe afọ abụọ gara aga,iji wulita ọnọdu akụlụba.

Imepe ụzọ a bụ nke ụmụafọ Ghana n’ele anya ya kamgbe,bụ ndi atubata ma na ebupu mgba-ahia na mba Togo, Ivory Coast nakwa Burkina Faso.

“Nkea butere oke ihe isi-ike,ma otela anya onyeisiala kwesiri ime nkea ,” Beatrice Konadu, bu onye na azu ahia akpukpo ukwu na ihe eji nyere ndu aka, site na ibupu ya mba Togo na Burkina Faso bu ndi agbatobi ha kwuru.

Ọnọdu akụlụba mba Ghana na agba mbọ idi nma kamgbe ọria coronavirus dapụtachara.

Prezidenti Akufo-Addo nọrọ mgbe ona akọwa banyere ọria Covi-19,maka etu aga esi belata nfesasi oria a mechie ọnụ ụzọ ha.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *