Take a fresh look at your lifestyle.

NNPC ga ebubatakwu nmanụ PMS na Abuja

0 636

Ụlọ ọrụ n’ahụ maka nmanu akpọrọ NNPC Ltd n’aha ichafu,ekwuola n’ụkọ nmanụ nke ana ahụta Abuja bụ maka iwelata aka na ibubata nmanụ bụ nke anahụtakari ma enwe ogologo ezumike,nkea bụ maka emume Sallah.

Site n’okwu onye General Manager Group n’ahụ maka mmekorita ọhaneze bụ,Garba Deen Mohammed nke dina igwe nzirikota ozi Twitter handle, kwuru na ndi okwu ụgbọala ikwu n’ahiri na ebe ana ere nmanu bụ maka n aka si ezumike bata,ya mere oji di etua na FCT.

 Dika osi kwuo na ulo oru NNPC na Nigerian Midstream and Downstream Petroleum Regulatory Authority na njiko ndi marketing  country partners emela ihe nile kwesiri iji hu na ebubatara nmanu.

O kwere ndi bi na FCT nkwa nakwa ndi Naijiria nile na ụlọ ọrụ ha akwadola ibubata di ukwu nke ga akari 2.5 billion liters,n’ime abali iri anọ na atọ.

Ụlọ ọrụ NNPC Ltd na akwa ndi okwu ụgbọala new ndidi n’ihi na aga ebubata nmanụ na ụbara n’ime abali ole n’ole.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *