NNPC Anabatala Mwepụ Ego Enyemaka Mmanụ Ụgbọala
Ụlọ ọrụ Nigeria National Petroleum Company NNPC Limited, na-ekwu na ọ nabatalụ mkpebi nke gọọmenti etiti iwepụ ego enyemaka na Premium Motor Spirit, PMS nke pụtara mmanụ ụgbọ ala.
Mgbe ọ na-agwa ndị nta akụkọ okwu, onye isi ụlọ ọrụ NNPC…