Take a fresh look at your lifestyle.

Naijiria etoola onye Prime Minista ọhụrụ nke mba Britain

0 216

Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari na aha goomenti na ụmụamala Naijiria,etoola Prime Minista ọhụrụ nke mba Britain bụ, Liz Truss,dika owere ọkwa ọchichi.

Prezidenti soro onye jibu ọkwa dika Secretary of State for Foreign, Commonwealth and Development Affairs of the United Kingdom,bụ onye na agba mbọ imezi ezi mmekọrita na etiti Naijiria na mba ndi ọzọ.

Ọ gara n’ihu kwuo na mmekọrita dina etiti Naijiria na Britain ga akawanye nma dika,Prime Minista Liz Truss were ọchichi.

Prezidenti Buhari ekelere onye jibu ọkwa Prime Minista bụ, Boris Johnson, maka mbọ ọgbara ma si kai he diri ya na nma na ọdi n’ihu.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.