Onyeisiala Muhammadu Buhari ekelela onyeisi ụlọ omebe iwu Sineti, Ahmad Lawan, na ụbọchị ọmụmụ ya nke iri isii na anọ, bụ nke dabara n’abali iri na abụọ nke onwa Jenụwarị,afọ 2023, na-eso ndị omeiwu mba ahụ kerịta emume ọṅụ ahụ.…
Onyeisiala Naijiria bu,Muhammadu Buhari akpolitela Mazi.Osita Anthony Aboloma dika onyeisioche ulo oru, National Quality Council.
Na okwu ya site aka onye enyemaka nye onye Minista n’ahu maka nmeputa nkwa ahia bu, Ifedayo Sayo, kwuru na…
Onyeisiala Naijiria bu,Muhammadu Buhari laghachiri n'Abuja ka ọ gachara nzukọ ndị isi mba Amerịka na mba Afrịka. Onye isi ala Buhari, bụ onye metụrụ aka na nku onye isi ala nke ọdụ ụgbọ…
Onyeisiala Muhammadu Buhari kelere ndị otu egwuregwu iko mba ụwa nke Morocco, Atlas Lions na onye na-achị obodo ahụ bụ Eze Mohammed nke Isii maka ịme akụkọ ihe mere eme site n'ịghọ ndị otu mbụ si n'otu mba Afrịka tozuru oke maka asọmpi iko…
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari awuchiela Washington DC maka ọgbakọ US-Africa Leaders Summit.
Ọwuchiri na ọdọ ụgbọelu Dulles international airport na isi ụtụtụ ụbọchi Mọnde.
Ọgbakọ a di oke mkpa nke onyeisiala mba US bụ,Prezidenti,…
Onye isi ala Muhammadu Buhari ga-aga ụbọchị ụka, Disemba 11, gawa Washington, USA isonyere ndị isi Africa ndị ọzọ na United States-Africa Leaders' Summit.…
Onyeisiala Naijiria bụ Muhammadu Buhari enyefela ndị ụlọ omebe iwu 2023 atụmatụ mmefu ego nke Federal Capital Territory (FCT) maka nleba anya na nkwado. Osote onye isi okwu ụlọ, Hon. Idris Wase, bụ onye chịburu ọgbakọ ọgbakọ ahụ, gụpụtara…