Akụkọ na ewuewu Charles III, onye ọchịchị ọhụrụ nke Britain . Chigo Sep 9, 2022 0 onye ọchịchị ọhụrụ nke Britain .
Akụkọ na ewuewu Naijiria etoola onye Prime Minista ọhụrụ nke mba Britain CHIDI IGWE Sep 7, 2022 0 Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari na aha goomenti na ụmụamala Naijiria,etoola Prime Minista ọhụrụ nke mba Britain bụ, Liz Truss,dika owere ọkwa ọchichi. Prezidenti soro onye jibu ọkwa dika Secretary of State for Foreign, Commonwealth and…
ejije na njem nlegharị anya Naijiria arịọla ka e weghachi ya ihe ọdịnaala ndị e kwakọọrọ na Britain. Chigo Jul 6, 2022 0 Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi gwara gọọmentị Britain ka ha zaa arịrịọ gọọmentị Naịjirịa.