Take a fresh look at your lifestyle.

Gọvanọ Steeti Kebbi ekposala ndi isi ọchichi

0 525

Aka na achi Steeti Kebbi mpaghara North-West ala Naijiria bụ, Atiku Bagudu ekposala ndi isi ọchichi Steeti Kebbi taa bụ abali asaa nke ọnwa Septemba afọ 2022.

Akụkọ a dina akwụkwọ nke ode akwọkwọ gọọmenti Steetia bụ, Babale Umar Yauri,binyere aka na Birnin Kebbi.

Gọvanọ toro ndi isi ọria maka mbọ ha gbara ihu na enwere udo na ezi mmepe obodo dika ha na arụ ọrụ ha.

Ma ga n’ihu kwuo na ụfọdu n’ime ndia ekposara ka aga akpọghachi n’ọrụ azụ gunyere ndi ụhụrụ ọzọ.

Leave A Reply

Your email address will not be published.