Browsing Category
Ahụike
Lee etu ị ga-esi agbanwe ego ochie
Ụlọakụ etiti wepụtakwara ụzọ etu ndị ka nwere ego ochie n'aka nwereike isi kwụnye ya n'ọbaego ha n'ụlọakụ, kama ọ ga-atọ ha n'aka bụrụzie akwụkwọ nkịtị.
Ọ bụ onyeisi Ụlọakụ Etiti nke ngalaba Bauchi Steeti bụ Haladu Idris Andaza kwuru nke…
Anyị nwere ikike iji gboo mkpa ego nke Naijiria -CBN
Central Bank of Nigeria enyela mmesi obi ike na ya nwere ikike na ihe zuru ezu iji mepụta ntinye ego achọrọ nke Naira maka mmadụ niile. Ụlọ akụ apex rịọrọ ọha na eze ka ha leghara akụkọ ọ bụla megidere nguzo ụlọ ọrụ CBN,…
UNICEF adịla njikere ịrụzigharị ihe idei mmiri mebiri na Anambra
Otu United Nations Children Fund, (UNICEF) na steeti ahụ bụ Water, Sanitation and Hygiene (WASH) ebidola nleba anya etu ihe mebiri emebi n'ihu nrụzigharị na ndochi ihe eji enyere ndụ aka bibiri n'akụkụ ụfọdụ na steeti Anambra site na ide…
Ọrịa Akụrụ Dị Elu Na Mba Amerika
Ọrịa ọbara ndị e nwere ike igbochi egbochi ndị metụtara akụrụ na-adịkarị na ndị ojii mba Amerika na ndị Hispanik karịa ndị ọcha.
Nke a bụ akụkọ sitere na Centres for Disease Control and Prevention (CDC) n'ụbọchị Mọnde.
"Isite n'akwara…
Sedentary Lifestyle: Etu ịnọdụ ala ogologo oge nwereike isi gbuo gị
Ụwa anyị bi n’ime ya ugbua adịghị etu ọ dịbụ na mgbe gboo. N’oge gara aga, ndị mmadụ na-eji ụkwụ agagharị, na-aga ahịa, ọrụ ugbo, achụ nta, nakwa na-eme njem.
Ụwa ọgbara ọhụrụ a bụ nke na-akwado oke ịnọdụ ala, ma mmadụ a chọrọ ya ma ọ…
“Steeti Anambra dekọbara ọrịa ahụ ọkụ Lassa iri na ise a na-enyo enyo.
“Steeti Anambra dekọbara ọrịa ahụ ọkụ Lassa iri na ise a na-enyo enyo.
Kpachapụnụ anya maka ọgwụ ụkwara ndị a – Nafdac
Ụlọọrụ 'National Agency for Food and Drugs Administration and Control' adọọla ọha obodo aka na ntị ka ha kpachara anya maka ọgwụ ụkwara abụọ a kpọrọ AMBRONOL na DOK-1 Max maka na ha nwere akụrụngwa na-adịghị mma maka ahụike n'ime ha.
N'ozi…
Kansul ogwu emechiela ulo ahia adigboroja
Ihe karịrị ụlọ ọrụ ọgwụ puku ato na-arụ ọrụ karịrị usoro n'ofe Naịjirịa ka ndị otu Kansụl Na-ahụ Maka Ọgwụ Naijirịa kwaturu. Onye na-edeba aha nke Council Pharmaciutical Of Nigeria, PCN, Pharmacist Ibrahim Ahmed bụ onye kwuru nke a n'oge…
Ọtụtụ ndị nọọsụ agbara arụkwaghịm na LASUTH n’ime afọ atọ
Ụlọ ọgwụ nkuzi mahadum steeti Lagos kwuru na ihe karịrị ndị nọọsụ otu nari na iri ise gbara arụkwaghịm n'ọrụ ha n'ime afọ atọ gara aga. Onye isi nlekọta ahụike LASUTH, Prof. Adetokunbo Fabamwo, kwuru nke a n'oge mkparịta…