Take a fresh look at your lifestyle.

Oria nkuchi akpo.(Diptheria).

CHIGO DERE YA N'IGBO.

0 937

Oria nkuchi akpo.(Diptheria)

Ihe ụfọdụ mmadụ ga-eji ama na o nwere ọrịa gụnyere: ahụọkụ, azụzụ, ọnya akpịrị, ụkwara , anya ọbara ọbara nakwa akpịrị ịza aza.

Etu ọrịa Diphteria si efesa

  • Mmadụ na onye bu ya metụta
  • Ọ bụ asọ si n’ụkwara maọbụ uzere onye nwere ọrịa ahụ ka o si efe
  • Ị metụta akwa maọbụ ihe onye nwere ọrịa metụtara o nwere ike ife gị

Onye nwere ike ibute ọrịa a?

  • Ụmụaka nakwa okenye agbabeghị ọgwụ mgbochi diphteria.
  • Ndị bi n’ụlọ kpara mkpa ma nwee ọtụtụ ndị bi ya
  • Ndị bi n’ebe anaghị edebe ọcha.
  • Ndị ọrụ ahụike na ndị nọ nso ebe onye butere ọrịa nọ

Ozi ịdọ aka na ntị

NCDC dọrọ ndị nne na nna aka na ntị ka ha gbaa mbọ hụ na ha gbara ụmụ ha ọgwụ mgbochi ọrịa diphtheria ugboro atọ dịka ọ dị n’usoro agbamụ ụmụaka ọgwụ mgbochi nke Naijiria.

Ụlọọrụ ahụ dụkwara ndị ọrụ ahụike ọdụ ka ha kee ngwụcha ma bere ebrer enyo ọrịa ọbụla yiri ‘diphteria’.

Onye ọ bụla na-arịa ahụ nwere njiri mara ọrịa ‘diphteria gddopụ onwe ya iche ma wegara ndị ọrụ ahụike n’okpuru ọchịchị ya ozi maọbụ bekuo ụlọrụ ha.

BBC

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *