Nzukọ AU: Nigeria na-achọ nkwado ndị ọzọ maka ndị a chụpụrụ n’ebe obibi ha.
Onye isi ala Naijiria, Muhammadu Buhari akpọọla oku maka ịgbakọ ọnụ na ntinye aka n'ịkwalite nhụjuanya nke ndị!-->!-->!-->…
Ọ naghị ewute m na Onyeisiala Tinubu wepụrụ m dịka Minista – Uju Kennedy-Ohanenye
Onye bụbu Minista na-ahụ maka ihe gbasara ụmụnwaanyị bụ Uju Kennedy-Ohanenye ekwuola na o nweghị ihe mwute maka…
Mmadụ itoolu anwụọla dịka a gbara egbe n’ụlọakwụkwọ dị na Kanada
Mmadụ itoolu nwụrụ ebe mmadụ iri abụọ na ise merụrụ ahụ mgbe onye ojiegbe wakporo ma gbee egbe n'ụlọakwụkwọ nakwa…
Ndị akaebe agwala ụlọikpe etu ndị ohi si wakpoo ma gbuo Somtochukwu Maduagwu
Ikpe a na-ekpe mmadụ iri na otu a na-enyo enyo gburu Somtochukwu Maduagwu bụ onye ntaakụkọ ụlọọrụ Arise News…
Nnwụchi Ndị Mmegide Ọchịchị Akpariela Nchegbu Na Tanzania Dịka Ntuliaka Na-Erute Nso
Nrụgide ndị mmegide na-arị elu na Tanzania mgbe ejidere osote onyeisi oche Chadema bụ John Heche, onye ndị uwe ojii…
Onye isi ala Tinubu kwere nkwa na Naijiria ga-emeri iyi ọha egwu, ndị ohi
Onye isi ala Bola Tinubu ekwupụtala na Naijiria ga-emeri iyi ọha egwu na ndị ohi, na-akọwa ihe egwu nchekwa dị ka…
Pope Leo XIV ekwupụtala iwe ya maka mwakpo ndị omekome n’ebe dị icheiche na…
Popu Leo XIV bụ onyeisi ụka Katọlik ekwupụtala iwe ya maka mwakpo ndị omekome na-eme n’ebe dị icheiche na…
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu nabatara ndị nnọchiteanya US Africa Command (AFRICOM)…
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu na Sọnde ụbọchị 9 Febụwarị nabatara ndị nnọchiteanya sitere na United States Africa…
Ndị ntọrọ mmadụ atọrọla ụmụaka atọ n’Ebonyi steeti – Ndị uweojii
Ndị uweojii nke Ebonyi steeti ekwuola na a tọrọla ụmụaka atọ n’ụtụtụ ụbọchị Satọde abalị asaa nke ọnwa Febụwarị…
Ndị a na-enyo enyo maka ọnwụ Somtochukwu Maduagwu abịaghị ụlọikpe – Ọkaiwu
E nwere ihe ndọghachiazụ n’ikpe a na-ekpe ndị a na-enyo enyo na ha gburu onye ntaakụkọ Arise News bụ Somtochukwu…
Ndị Na-Egwupụta Aja N’Osimiri Naịja Chọrọ Iwu Nchịkwa Doro Anya
Ndị na-arụ ọrụ na ngalaba igwupụta aja osimiri na Naịjirịa agbaala National Inland Waterways Authority (NIWA) ume…