Akụkọ na ewuewu
-
Nzukọ AU: Nigeria na-achọ nkwado ndị ọzọ maka ndị a chụpụrụ n’ebe obibi ha.
- Ndị ọchịchị Uganda kwụsịrị ịntanetị ma belata ọrụ ekwentị mkpanaaka maka ntuliaka.
- Senegal ga-ezute Morocco, na njedebe nke asọmpi 2025 CAF
- Mkpa ka e jiri nlezianya nabata Artificial Intelligence (AI):Ndị ọkà mmụta
- Onye bụbu Gọvanọ steeti Enugu kwadoro Onye Isi Ala Naijiria Bola Ahmed Tinubu.
- Onyeisiala Naijiria Bola Ahmed Tinubu toro ndi agha nchekwa taa a na-eme maka ncheta ha.
- Mmadụ 22 anwụọla dịka kreen dara n’elu ụgbọoloko na mba Taịland
- Onyeisiala Trump adọọla aka na ntị banyere nnukwu nzaghachi ma ọ bụrụ na Ịran gbuo ndị ngagharịiwe
- A nwụchiela dọkịta abụọ maka ọnwụ ụmụaka ọhụrụ itoolu
- Etu ndị uweojii si jide mmọnwụ kpara mkpamkpa n’Awgbu, Anambra steeti
- Ntuliaka Yuganda 2026: A machiela ịntaneti dịka a ga-eme ntuliaka ọkwa onyeisiala n’ụbọchị Tọzde
Naijiria
Onyeisiala Naijiria Bola Ahmed Tinubu toro ndi agha nchekwa taa a na-eme maka…
Dika ncheta ndi agha na-aga n'iru taa onyeisiala Naijiria Bola Ahmed Tinubu toro ha maka ọrụ ha na-emebe nke nke…
Ndọrọndọrọọchịchị
Onye bụbu Gọvanọ steeti Enugu kwadoro Onye Isi Ala Naijiria Bola Ahmed Tinubu.
Maazị Sullivan Chime,Onye bụbu Gọvanọ steeti Enugu akwadoro Onye Isi Ala Naijiria Bola Ahmed Tinubu maka ¡banye…
Azụmahịa
Mkpa ka e jiri nlezianya nabata Artificial Intelligence (AI):Ndị ọkà mmụta
Mkpa ka e jiri nlezianya were nabata Artificial Intelligence (AI),Ndị ọkà mmụta ama ama n’ụwa niile ekwusila ike…
Nka na Ụzụ
Mkpa ka e jiri nlezianya nabata Artificial Intelligence (AI):Ndị ọkà mmụta
Mkpa ka e jiri nlezianya were nabata Artificial Intelligence (AI),Ndị ọkà mmụta ama ama n’ụwa niile ekwusila ike…
Egwuregwu
Senegal ga-ezute Morocco, na njedebe nke asọmpi 2025 CAF
N’ụbọchị Sọnde, 18 Jenụwarị, na Ama egwuregwu Prince Moulay Abdellah dị na Rabat ka Morocco na Senegal ga-egosi…
Ahụike
E nwetala ọgwụ mgbochi Gonorrhea mbụ n’ụwa
England ga-ab mba mbụ n'ụwa a ga-amalite ịgba ọnwụ mgbọchị ọrịa gonorịa bụ ọgwụ a na-enweta site na mmekọrịta…
Afịrịka
Ndị ọchịchị Uganda kwụsịrị ịntanetị ma belata ọrụ ekwentị mkpanaaka maka ntuliaka.
Ndị ọchịchị Uganda kwụsịrị ịntanetị ma belata ọrụ ekwentị mkpanaaka n’ofe mba ahụ ụbọchị abụọ tupu ntuli aka a…
Ọrụ ugbo na gburugburu ebe obibi
Ka Naijiria tinye aka na ngalaba Agritourism iji kwalite ego obodo na-enweta…
Ka Naijiria tinye aka na ngalaba Agritourism iji kwalite ego obodo na-enweta n'ọrụ ugbo.
Ejije na njem nlegharị anya
A malitela nnukwu ngagharịiwe megide gọọmenti na Tehran na obodo ndị ọzọ dị n’Ịran
Ọtụtụ mmadụ na-eme ngagharịiwe n'isi obodo Iran na obodo ndị ọzọ, dịka vidiyo na-efegharị n’ịntanetị siri gosi.…
Mba ụwa
Onyeisiala Trump ekwuola na Amerịka nwereike ịwakpo mba Ịran
Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump ekwuola na ndị ọchịchị mba Iran akpọọla oku ka ha nwee mkparịtaụka udo.…