Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Category

Egwuriegwu

AFCON: Naịjirịa emeriela Ivory Coast

Na nkeji izizi, o weghị ndị nyere gooli mana ka abatara nkeji nke abụọ, Naịjịrịa nwetere asụwa agbaa (penalty kick) nke ha jiri merie bọọlụ nke taa. Ihe kpatara ya bụ asụwa agbaa bụ aka onye otu Ivory Coast bụ Ousmane Diomande kwara onye…